1. Ndi Kọrint 9:18 Bible Nso (IGBOB)

Gini kwa bu ugwọ-ọlum? Mb͕e m'nēzisa ozi ọma, ka m'we me ka ozi ọma ahu buru ihe ego nādighi nime ya, ka m'ghara ijizu ike nkem inara ihe n'ozi ọma ahu.

1. Ndi Kọrint 9

1. Ndi Kọrint 9:16-27