1. Ndi Kọrint 9:17 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na asi na emem ihe a ebe m'nāchọ ime ya, enwerem ugwọ-ọlu: ma ọ buru na emem ya mb͕e m'nāchọghi ime ya, ewerewo ntukwasi-obi nye ọchichi-èzí-na-ulo n'akam.

1. Ndi Kọrint 9

1. Ndi Kọrint 9:16-27