1. Ndi Kọrint 16:18-20 Bible Nso (IGBOB)

18. N'ihi na ha mere ka mọ nkem na nke unu zuru ike: ya mere mazunu madu di otú a.

19. Nzukọ Kraist nile nke di n'Esia nēkele unu. Akwila na Priska nēkele unu ọtutu ekele nime Onye-nwe-ayi, ha na nzukọ Kraist nke di n'ulo-ha.

20. Umu-nna-ayi nile nēkele unu. Werenu isutu-ọnu di nsọ kelerita ibe-unu.

1. Ndi Kọrint 16