1. Ndi Kọrint 16:19 Bible Nso (IGBOB)

Nzukọ Kraist nile nke di n'Esia nēkele unu. Akwila na Priska nēkele unu ọtutu ekele nime Onye-nwe-ayi, ha na nzukọ Kraist nke di n'ulo-ha.

1. Ndi Kọrint 16

1. Ndi Kọrint 16:18-20