1. Ndi-Eze 12:15 Bible Nso (IGBOB)

Eze we ghara ige ndi Israel nti; n'ihi na nchighari nka sitere n'aka Jehova, ka O we me ka okwu-Ya guzosie ike, bú nke Jehova gwara Jeroboam nwa Nebat site n'aka Ahaija onye Shailo.

1. Ndi-Eze 12

1. Ndi-Eze 12:11-25