1. Ndi-Eze 12:14 Bible Nso (IGBOB)

o we gwa ha okwu dika idu-ọdu nke umu-okorọbia si di, si, Nnam mere yoke-unu ka ọ di arọ́, ma mu onwem gātukwasi ihe na yoke-unu: nnam were utari dọ unu aka na nti, ma mu onwem gēwere akpi dọ unu aka na nti.

1. Ndi-Eze 12

1. Ndi-Eze 12:8-19