Zekaraia 9:1 Bible Nso (IGBOB)

Ibu okwu Jehova nke eboro ala Hadrak, Damaskọs gābu kwa ebe-izu-ike-ya: n'ihi na n'ebe Jehova nọ ka anya madu na nke mba nile nke Israel di:

Zekaraia 9

Zekaraia 9:1-5