Zekaraia 8:13 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa na, dika unu buri nkọcha n'etiti mba nile, unu ulo Juda na ulo Israel, otú a ka M'gāzọputa unu, unu aburu ngọzi: unu atula egwu, kama ka aka-unu di ike.

Zekaraia 8

Zekaraia 8:6-22