Zekaraia 7:10 Bible Nso (IGBOB)

unu emeb͕u-kwa-la nwanyi di-ya nwuru, na nwa-nb͕ei, na ọbìa, na onye ewedara n'ala; unu echè-kwa-la ihe ọjọ n'obi-unu, onye ọ bula megide nwa-nne-ya.

Zekaraia 7

Zekaraia 7:7-14