Zekaraia 6:14 Bible Nso (IGBOB)

Okpu-eze ahu gādiri Hilem, di-kwa-ra Tobaija, di-kwa-ra Jedaia, di-kwa-ra Hen nwa Zefanaia, ibu ihe-ncheta n'ulo uku Jehova.

Zekaraia 6

Zekaraia 6:5-15