Zekaraia 5:9 Bible Nso (IGBOB)

M'we welie anyam abua, hu, ma le, ndinyom abua nāputa, ifufe di kwa na nkù-ha, n'ihi na ha nwere nkù abua dika nkù ub͕ala: ha we bulie ephah ahu n'etiti ala na elu-igwe.

Zekaraia 5

Zekaraia 5:1-11