Zekaraia 2:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na, le, M'gaje ifeghari akam n'aru ha, ha gābu-kwa-ra ndi nēfè ha ihe-nkwata: unu ewe mara na Jehova nke usu nile nke ndi-agha ezitewom.

Zekaraia 2

Zekaraia 2:3-13