Zekaraia 13:8 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, n'ala nka nile, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na uzọ abua nime ya ka agēbipu, ha kubìe ume; ma uzọ nke-atọ gāfọdu nime ya.

Zekaraia 13

Zekaraia 13:6-9