Zekaraia 13:6 Bible Nso (IGBOB)

Agāsi kwa ya, Gini bu ntiputa-ọnyá ndia n'etiti aka-gi abua? Ọ gāsi kwa, Ha bu ọnyá etiputaram n'ulo ndi nāhum n'anya.

Zekaraia 13

Zekaraia 13:1-9