Zekaraia 12:7 Bible Nso (IGBOB)

Jehova gēbu kwa uzọ zọputa ulo-ikwū nile nke Juda, ka ima-nma nke ulo Devid na ima-nma nke ndi bi na Jerusalem we ghara idi uku n'elu Juda.

Zekaraia 12

Zekaraia 12:1-8