Zekaraia 1:19 Bible Nso (IGBOB)

M'we si mọ-ozi nke nāgwam okwu, Ìhe ndia bu gini? Ọ we zam, Ndia bu mpi ahu nke sọsaworo Juda na Israel na Jerusalem.

Zekaraia 1

Zekaraia 1:14-21