Zekaraia 1:14 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi nke nāgwam okwu we sim, Kpọsa, si, Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Ekwoworom Jerusalem na Zaion oké ekworo.

Zekaraia 1

Zekaraia 1:8-19