Taitọs 3:14-15 Bible Nso (IGBOB)

14. Ka ndi-ayi muta kwa ibu ndi-isi n'ọlu ọma ib͕o nkpà nākpa umu-nna-ayi, ka ha ghara ibu ndi nāmighi nkpuru.

15. Ndi nile mu na ha nọ nēkele gi. Kele ndi huru ayi n'anya n'okwukwe.Ka amara dinyere unu nile.

Taitọs 3