17. Ndinyom, b/u ndi-ab͕ata-obi-ya, we kpọ ya aha, si, Amuru nwa-nwoke nye Naomi; ha we kpọ aha-ya Obed: onye ahu bu nna Jesi, nna Devid.
18. Ma ndia bu osuso-ọmumu Perez: Perez muru Hezron;
19. Hezron we mua Ram, Ram we mua Aminadab;
20. Aminadab we mua Nahshon, Nahshon we mua Salmon;
21. Salmon we mua Boaz, Boaz we mua Obed;
22. Obed we mua Jesi, Jesi we mua Devid.