13. _O si, Ka m>huta amara n>iru gi, onye-nwem; n>ihi na i kasiwom obi, na n>ihi na i gwawo nwayi n=ejere gi ozi okwu n=ab#a ya n>obi, ma mu onwem adighi ka ot#u nime ndinyom n=ejere gi ozi.
14. Boaz we si ya na mb͕e iri ihe, Biarue nso ebe a, rie ufọdu nime nri, su kwa iberibe achicha gi nime manya-vine b͕ara uka. O we nọdu n>akuku ndi n=eb#i ọka: Boaz we nye ya ọka a@nara n>ọku, ọ ta, afọ we ju ya, o we tafọ.
15. O we bilie ichikọta ọka, Boaz we nye umu-okorọbia-ya iwu, si, _Obun/a n>etiti #ukw#u-ọka ka ọ g=achikọta, ma unu emela ka ihere me ya:
16. _Ozọ kwa, n>ezie dọputaranu ya ufọdu nime #ukw#u-ọka, rapu ya, ka o we chikọta ya, unu aba-kwa-rala ya nba.