Rut 1:9-14 Bible Nso (IGBOB)

9. Jehova me ka unu chọta izu-ike, nwayi ọ bula n>ulo di-ya. O we sutu ha ọnu; ha we welie olu-ha kwa /akw/a.

10. Ha we si ya, N>ezie ayi g=esoro gi laghachikuru ndi-gi.

11. Naomi we si, Laghachinu, umum: n>#ihi gini ka unu g=esom la? #enwerem umu-ndikom ọzọ n>afọm, ka ha we buru unu di?

12. Laghachinu, umum, lanu; n>ihi na emewom agadi kari inwe di. _O buru na asim, Enwerem olile-anya, ọ buru kwa na nwoke aluam n>abali a, ọ buru kwa na amuam umu-ndikom;

13. #ọ bu ha ka unu g=anele anya rue mb͕e ha g=etolite? #ọ bu n>ihi ha ka unu g=eb͕ochi onwe-unu ka nwoke ghara ilu unu na nwunye? /e-#e, umum; n>ihi na ọ dim ilu nke-uku kari ka ọ di unu, n>ihi na aka Jehova aputawo imegidem.

14. Ha we welie olu-ha, kwa /akw/a ọzọ: _Opa we sutu nne di-ya ọnu; ma Rut rapara n>aru ya.

Rut 1