Ọpupu 9:14 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ bu na mb͕e a ka Mu gaje izite ihe-otitim nile n'obi-gi, na n'aru ndi-orù-gi, na n'aru ndi-gi; ka i we mara na ọ dighi onye di kam n'uwa nile.

Ọpupu 9

Ọpupu 9:11-16