Ọpupu 8:22 Bible Nso (IGBOB)

M'gēkewapu n'ubọchi ahu ala Goshen, nke ndim nēguzo n'elu ya, ya mere odudu agaghi-adi n'ebe ahu; ka i we mara na Mu onwem bu Jehova n'etiti uwa.

Ọpupu 8

Ọpupu 8:20-31