Ọpupu 7:21 Bible Nso (IGBOB)

Azù nke di n'osimiri Nail we nwua; osimiri Nail nēsì kwa ísì, ndi Ijipt apughi kwa iṅu miri si n'osimiri Nail puta; ọbara ahu we di n'ala Ijipt nile.

Ọpupu 7

Ọpupu 7:12-25