Ọpupu 6:3 Bible Nso (IGBOB)

eme-kwa-ram Abraham, me kwa Aisak, me kwa Jekob, ka ha hum anya dika Chineke Nke puru ime ihe nile, ma n'aham, bú JEHOVA, ka anēmeghi ka ha maram.

Ọpupu 6

Ọpupu 6:1-11