Ọpupu 6:25 Bible Nso (IGBOB)

Eleeza nwa Eron we lutara onwe-ya otù nime umu-ndinyom Putiel, ọ we muara ya Finehas. Ndia bu ndi-isi nke ndi bu nna nke ndi Livai, dika ab͕uru nile ha si di.

Ọpupu 6

Ọpupu 6:19-26