Ọpupu 5:23 Bible Nso (IGBOB)

Ma site na mb͕e m'biakutere Fero ikwu okwu n'aha-Gi, ọ mejọwo ndi nka; I naputaghi kwa ndi-Gi ma-ọli.

Ọpupu 5

Ọpupu 5:22-23