Ọpupu 5:19 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nēle umu Israel anya n'ọlu we hu ha na ha nọ n'ọnọdu ọjọ mb͕e anāsi, Unu agubìla ihe nime brick-unu, ọlu nke ubọchi n'ubọchi-ya.

Ọpupu 5

Ọpupu 5:11-23