Ọpupu 5:17 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ siri, Ndi-ume-ngwu ka unu bu, ndi-ume-ngwu ka unu bu: n'ihi nka ka unu onwe-unu nāsi, Ka ayi je, chuara Jehova àjà.

Ọpupu 5

Ọpupu 5:8-22