Ọpupu 40:9 Bible Nso (IGBOB)

I gēwere kwa manu otite-manu ahu te ebe-obibi ahu, na ihe nile nke di nime ya, i gēdo kwa ya nsọ, na ihe-ya nile: ọ gādi kwa nsọ.

Ọpupu 40

Ọpupu 40:1-14