Ọpupu 40:12 Bible Nso (IGBOB)

I gēme kwa Eron na umu-ya ndikom ka ha biarue ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute ahu nso, i gēwere kwa miri sa ha aru.

Ọpupu 40

Ọpupu 40:9-19