Ọpupu 4:31 Bible Nso (IGBOB)

Ndi ahu we kwere: mb͕e ha nuru na Jehova letarari umu Israel, na Ọ hu-kwa-rari nweda-n'ala nke ha, ha rube isi kpọ isi ala.

Ọpupu 4

Ọpupu 4:22-31