Ọpupu 4:15 Bible Nso (IGBOB)

I gāgwa kwa ya okwu, tiye okwu ndia n'ọnu-ya: Mu onwem gānọye-kwa-ra ọnu-gi, nọye-kwa-ra ọnu-ya, zí kwa unu ihe ahu unu gēme.

Ọpupu 4

Ọpupu 4:13-22