Ọpupu 4:1 Bible Nso (IGBOB)

Moses we za, si, Ma, le, ha agaghi-ekwem, ha agaghi-ege kwa nti n'olum: n'ihi na ha gāsi, Jehova emeghi ka i hu Ya anya.

Ọpupu 4

Ọpupu 4:1-5