Ọpupu 39:41 Bible Nso (IGBOB)

na uwe nile akpara nke-ọma, iji je ozi n'ebe nsọ ahu, na uwe nsọ nile Eron onye-nchu-àjà nwere, na uwe nile nke umu-ya ndikom, ibu ndi-nchu-àjà.

Ọpupu 39

Ọpupu 39:34-43