Ọpupu 39:2 Bible Nso (IGBOB)

Ọ mekwara ephod ahu, ọ bu ọla-edo, na ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, na ezi ákwà ọcha akpara nke-ọma.

Ọpupu 39

Ọpupu 39:1-5