Ọpupu 38:25 Bible Nso (IGBOB)

Ọla-ọcha nke ndi agukọtara agukọta n'etiti nzukọ Israel di ọgu talent ise, na nnù shekel anọ na ọgu asatọ na iri na ise, dika shekel nke ebe nsọ ahu si di:

Ọpupu 38

Ọpupu 38:16-26