Ọpupu 37:29 Bible Nso (IGBOB)

O me-kwa-ra manu otite-manu ahu di nsọ, na ihe-nsure-ọku ahu nēsì ísì utọ nke anāgwaghi agwa, bú nke eji uda utọ di iche iche me, bú ọlu onye nāsugwa manu-otite nēsì ísì utọ.

Ọpupu 37

Ọpupu 37:23-29