Ọpupu 37:23 Bible Nso (IGBOB)

O me-kwa-ra oriọna-ya, ha di asa, na nkpa-ya nile, na ihe-ikpakepu-ọku-ya nile, ha bu ọla-edo anāgwaghi agwa.

Ọpupu 37

Ọpupu 37:17-27