Ọpupu 36:30 Bible Nso (IGBOB)

Ha di kwa ibo asatọ, na ukwu ọla-ọcha ha, ukwu iri na isi; ukwu abua n'okpuru otù ibo, ukwu abua kwa n'okpuru ibo ọzọ.

Ọpupu 36

Ọpupu 36:20-32