Ọpupu 36:3 Bible Nso (IGBOB)

ha we si n'iru Moses were ihe àjà-nbuli ahu nile nke umu Israel wetara iji je ozi nke òfùfè nke ebe nsọ ahu, ime ya. Ma ndi Israel ahu nọ n'iwetara ya onyinye-afọ-ofufo kwa-ututu.

Ọpupu 36

Ọpupu 36:1-8