Ọpupu 35:5 Bible Nso (IGBOB)

Sinu n'etiti unu wetara Jehova àjà-nbuli: onye ọ bula nke obi-ya nwere afọ-ofufo, ya weta ya, bú àjà-nbuli nke Jehova; ọla-edo, na ọla-ọcha, na ọla;

Ọpupu 35

Ọpupu 35:1-7