Ọpupu 35:24 Bible Nso (IGBOB)

Onye ọ bula nke nēbuli àjà-nbuli nke ọla-ọcha na ọla wetara àjà-nbuli nke Jehova: nwoke ọ bula, nke achọtara osisi acacia n'aka-ya iji je ozi nke òfùfè ahu, we weta ya.

Ọpupu 35

Ọpupu 35:15-27