Ọpupu 35:19 Bible Nso (IGBOB)

na uwe nile akpara nke-ọma, iji je ozi n'ebe nsọ ahu, na uwe nsọ nile Eron, bú onye-nchu-àjà, nwere, na uwe umu-ya ndikom, ibu ndi-nchu-àjà.

Ọpupu 35

Ọpupu 35:15-25