Ọpupu 34:6 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we gabiga n'iru ya, kpọ òkù, si, Jehova, Jehova, Chineke nke nwere obi-ebere, Onye nēme amara, Onye nādighi-ewe iwe ọsọsọ, Onye nāba uba n'ebere na ezi-okwu;

Ọpupu 34

Ọpupu 34:3-13