Ọpupu 34:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we wa mbadamba nkume abua dika nke-mbu; Moses we bilie n'isi-ututu, rigorue ugwu Sainai, dika Jehova nyere ya iwu, o were kwa mbadamba nkume abua n'aka-ya.

Ọpupu 34

Ọpupu 34:1-12