Ọpupu 33:2 Bible Nso (IGBOB)

M'gēziga kwa mọ-ozi n'iru gi; M'gāchupu kwa ndi Kenean, na ndi-Amorait, na ndi Het, na ndi-Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus:

Ọpupu 33

Ọpupu 33:1-6