Ọpupu 32:25 Bible Nso (IGBOB)

Moses we hu ndi ahu na ndi nādighi nchikọta ka ha bu; n'ihi na Eron emewo ka ha ghara idi nchikọta, ka ha buru ihe-ntakwu n'etiti ndi nēbili imegide ha:

Ọpupu 32

Ọpupu 32:23-30