Ọpupu 32:20 Bible Nso (IGBOB)

O we were nwa-ehi ahu nke ha mere, sure ya n'ọku, gwe ya rue mb͕e o mere irighiri, o we fesa ya n'elu miri, me ka umu Israel ṅua ya.

Ọpupu 32

Ọpupu 32:11-29