Ọpupu 30:16 Bible Nso (IGBOB)

I gānara kwa ego nkpuchi-nmehie ahu n'aka umu Israel, nye ya n'òfùfè nke ulo-ikwū nzute; ka ọ we buru umu Israel ihe-ncheta n'iru Jehova, ikpuchiri nkpuru-obi-unu nmehie.

Ọpupu 30

Ọpupu 30:14-21